- Genre:Gospel
- Year of Release:2022
Lyrics
Kulie nụ k'anyị jee jaa Ya mma
K'anyị jee kelee Chineke
Onyeọma, sị Ya n'O meela eh!
Kulie nụ k'anyị jee nụ jaa Ya mma (K'anyi jee e e jaa ya mma!)
K'anyị jee kelee Chineke
Onyeọlụebube Yahweh emekwaala nk' O jiri bụrụ Chi eh!
(Kulie nụ k'anyị jee jaa Ya mma!) Kele kelee nụ Chi mo o o!
Keleere nụ m Yahweh! (k'anyị jee nụ, k'anyị jee!)
Keleere nụ m Chimo! (k'anyị jee nụ, k'anyị jee!)
Ndị enyi m soro mo! (bịa soro mo!)
Keleere m Chimo o o o! (keleere nụ m Chimo o o o!)
see lyrics >>Similar Songs
More from FadaBarto
Listen to FadaBarto Onye Oluebube MP3 song. Onye Oluebube song from album CHUKWUEMEKA (Catholic Liturgical Songs, Vol. 2) is released in 2022. The duration of song is 00:07:46. The song is sung by FadaBarto.
Related Tags: Onye Oluebube, Onye Oluebube song, Onye Oluebube MP3 song, Onye Oluebube MP3, download Onye Oluebube song, Onye Oluebube song, CHUKWUEMEKA (Catholic Liturgical Songs, Vol. 2) Onye Oluebube song, Onye Oluebube song by FadaBarto, Onye Oluebube song download, download Onye Oluebube MP3 song