Ngozichukwu (Divine Blessing)
- Genre:Gospel
- Year of Release:2022
Lyrics
Ngọzị Chukwu Nna juru m ahụ o!
Amara Chineke juru na ndụ mo (leenu amara Chineke ngọzị Chukwu!)
A bụzi m onye a gọziri agọzị eh
Aga m eji gịnị kele Olisa maka ihe Ọ na-eme (aga m eji gịnị kele Ya)
Olisa (Onyengọzị)
K'anyị jee! k'anyị jee nụ jee kelee Chukwu
Onyengọzị
Bịanụ soro m tobe Chukwu
N'Ọ bụ Onyengọzị
Ngọzị Chineke bar' ụba na ndụ mo (amara Ya o riri m ọnụ)
Lekene (eh)
see lyrics >>Similar Songs
More from FadaBarto
Listen to FadaBarto Ngozichukwu (Divine Blessing) MP3 song. Ngozichukwu (Divine Blessing) song from album CHUKWUEMEKA (Catholic Liturgical Songs, Vol. 2) is released in 2022. The duration of song is 00:06:41. The song is sung by FadaBarto.
Related Tags: Ngozichukwu (Divine Blessing), Ngozichukwu (Divine Blessing) song, Ngozichukwu (Divine Blessing) MP3 song, Ngozichukwu (Divine Blessing) MP3, download Ngozichukwu (Divine Blessing) song, Ngozichukwu (Divine Blessing) song, CHUKWUEMEKA (Catholic Liturgical Songs, Vol. 2) Ngozichukwu (Divine Blessing) song, Ngozichukwu (Divine Blessing) song by FadaBarto, Ngozichukwu (Divine Blessing) song download, download Ngozichukwu (Divine Blessing) MP3 song