Dike N'agha Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2022
Lyrics
Dike N'agha - Blessing Udoeze
...
All glory to your name Lord Jesus
For giving us victory
You are the mighty man in battle,thank you Jesus
E ma na chim ne me Ihe na di gì ekwe omume ewo
E ma na o ne eme Ihe na di gì ekwe omume
E ma na chim ne ye ihe na di gì ekwe onyinye
E ma na o ne me ihe na di gì ekwe omume
E ma na dim na enye nwa,nwa mmadu na bu gi iye gi
E ma na o ne ye di,di mmadu na bu gi ye gi
E ma na chim na lurum ogu eh,nke mmadu na bugi luru m eh eh
E ma na o ne me ihe mmadu nah bugi mere m
o ne mere me ihe mmadu na abugi merem eh
E ma na o ne ye nwa,nwa mmadu nah bu gi iye gi,ima na chim ne burum aya,nke mmadu na bugi burum eh
nke nne na nna m na bugi merem eh
ihe mmadu na bu gi mere m
o ne merem eh ihe mmadu na bu gi mere eh,
Echeta echezo nmpa,obugi bu eh dike na aya
O ne burum aya,mmadu na bu gi burum eh
Ebube na onwe ya,obugi be eh dike na aya
unu ahu na ihe me ja apo na dike na anya
unu ahu na × 2
unu ahu na ihe m ja apo nu ya oke muo
unu ahu na × 2
onye merem eh ihe mmadu na bu gi merem
oke mmiri ne bu oge lee
obugi bu eh dike na aya
o ne burum mkpa,nke mmadu na bu gi burum eh
olilianya ndi nso mu eh,o bu gi bu eh dike na anya
o ne merem eh ihe mmadu na bu gi merem eh
odi nwa diri nne,o bu gi bu eh dike na aya,
unu ahu na ihe m ja apo nu ya oke chim eh
unu ahu na × 2
Thank you Lord Jesus
You are so faithful
You are so loving and
You are so caring
There is none like you Jesus
All glory to your name