Onyeomam Imela Lyrics
- Genre:Rock
- Year of Release:2021
Lyrics
Onyeomam Imela - Maureen Adebayo
...
Aha!
Ọ ka omere
E!
Aka na-eme mma Chi m ọma o e
Aka na-agwọ ọrịa Chukwu ọma e
A gbaa kwuru ezuru ike m e
Ọkaka
Jehova sọọsọ Gị bụ Chi m e
Nara ekele e
Nara otito o
Onye ọma
My God You are so good
Aka na-eme mma Chi m ọma o e
Aka na-agwọ ọrịa Chukwu ọma e
A gbaa kwuru ezuru ike m e
Ọkaka m o
Jehova sọọsọ Gị bụ Chi m e
Nara ekele e
Nara otito o
Onye ọma
Onye ọma Chi ọma Daadi m e
Onye ọma
E Daadi m e
Onye ọma
Aka na-eme mma
Onye ọma e
Aka na-akpụ nwa n'afọ Daadi
Onye ọma m e
Odogwu n'agha dike n'agha e
Onye ọma m e
O O O
Onye ọma e
Onye ọma Onye ọma Chukwu Nna
Onye ọma m e
Onye ọma m e
Onye ọma e
Jehova You are so good to me
Jehova You are so kind oh to me
Agbaa kwuru ezuru ike m e
Igwe
Jehova m e nara ekele m o
Nara ekele, nara otito
Onye ọma
Onye ọma Chi ọma nara ekele
Onye ọma e
Daadi m e
Onye ọma m e
Aka na-eme mma
Onye ọma m e
Aka na-akpụ nwa n'afọ Daadi
Onye ọma e
I called on You, You answered me
Onye ọma m e
What a do good father?you are
Onye ọma m e
Jehova bụ Onye ọma m e
Onye ọma m e
Ị bu Onye ọma m e
Onye ọma m e
Jehova bụ Onye ọma
E saa
ego? Jizọs e
Onye ọma ×10 chai
Onye na-eme mma Chi m ọma Papa
Nara ekele m o Ị meela
Aha
Ị meela
Anyị niile na-asị
Ị meela
Maka ihe ọma niile Ị na-emere anyị ọ
Ị meela
Papa nara ekele anyị ọ
Ị meela
For Your love and Your grace
Ị meela
For Your goodness Lord I thank You
Ị meela
I go sing I go dance, I go praise Your Name Papa nara ekele m o
Ị meela
Onye ọma nna papa
Ị meela
Onye ọma papa m o
Ị meela Nara ekele nara ekele nara otito
Ị meela
E nara mbuli elu
Ị meela