Loading...

Download
  • Genre:World Music/Folklore
  • Year of Release:2020

Lyrics

Kanayo ft. PC Lapez - Flavour

...

Written and Typed by

Vivian Luke

Mmamma mmamma mmamma chimo imela

Mmamma mmamma mmamma chimo imela

Chioma me

Eze Ebube mo

Ebukuo dike na agha

Oge amara eruena


Ebere chukwu ka anyi na-arịọ

Ka anyi na-arịọ

Ka anyi na-arịọ

Ahuisike ka anyi na-arịọ

Ka anyi na-arịọ

Ka anyi na-arịọ

Amara chukwu ka anyi na-arịọ

N'ọnọdụ a

Aga m aturu gi

Mmamma mmamma mmamma chimo imela

Aga m aturu gi

Mmamma mmamma mmamma chimo imela

Aga m aturu chimo ooo

Mmamma mmamma mmamma chimo imela

a ye ye ye ye ye ye ye


If you leave us in this condition baba

Wahala go de

If you leave us in this situation baba o

Ihe ga-emebi o

Some people no get place to sleep

Chai

Some people no get food to chop o

Mama dey watch pikin dey die

Things are getting out of hands

Amara gi o ka anyị na-arịọ

All we need is your grace

Bia o bia nyere anyi aka

Ihe na-emebi o

Odogwu akataka

Mmamma

Onye mmeri

Mmamma

Chimo

mmamma chimo imela

Ara na azu nwa

Mmamma

Bio nu o

Mmamma

Oti m gbodogbo Jesus

Mmamma chimo imela

Aga m aturu chimo

Mmamma

turuo ya

Mmamma

Pali e ya

Mmamma chimo imela

Aga m aturu chimo ooo

Dike

Mmamma mmamma chimo imela


O loro ihe loro enyí

Eze Ebube mo

Amama amasi amasi

Dike n'aya

Ogwọ ọrịa mo

Asi na bụghị Jehovah

onye na-eche nche na-eche na n'kiti

N'ewesuka gi nu Jehova

Doctor na-agwọ na n'kiti


Ebere chukwu ka anyi na-arịọ

Ka anyi na-arịọ

Ka anyi na-arịọ

Ahuisike ka anyi na-arịọ

Ka anyi na-arịọ

Ka anyi na-arịọ

Amara chukwu ka anyi na-arịọ

N'ọnọdụ a

Aga m aturu gi

Mmamma mmamma mmamma

chimo imela

Agama aturu chimo

Mmamma

turuo ya

Mmamma

Pali e ya

Agu bata mgbada awara ọso

Aga m aturu chimo ooo

Mmamma mmamma

mmamma chimo imela


cheta zi enu nkwa I kwere m

mmamma mmamma

O'kwu isi n'agụụ agaghị agụbu m o

cheta zi enu nkwa I kwere m o

O'kwu isi na ị buru m chi na-egbo ogu O'kwu isi na oyi agaghị egbu m o

mmamm

O'kwu isi na ọnwụ ike abụghị maka m o

Onye Ebube

Mmamma

Amara gi o

Mmamma

O n'ya ka anyị na-arịọ


Agama aturu chimo oo

Mmamma mmamma

Mmamma chimo imela

Agama turu ya

Mmamma mmamma

Mmamma chimo imela

o baba


Hallelujah


Pc lapez dey here


Mr flavour pon the dance hall

They don't know


Oyolima







More Lyrics from Flavour Songs

Similar Songs

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status