Agamabu Lyrics
- Genre:Afrobeats
- Year of Release:2016
Lyrics
[ti:Chioma Jesus- Agamabu]
Agamabu ihe chineke si nam gabu eh
Agamabu olaka madu akpugi kpochi ah
Agamabu ihe chineke si nam gabu oh
Agama bu olaka mmadu akpugi kpochi ya
Chimu eh
Agamabu ihe chineke si nam gabu eh
Agamabu olaka madu akpugi kpochi ah
Agamabu ihe chineke si nam gabu oh
Agama bu olaka mmadu akpugi kpochi ya
Agama buyiri onyawa chim si nam ga bu nuwa
Agama gariri ebeawun chukuwu si na mga ga
Agama weyiri ihe chukwu si na mge weta eh
Agama bu olaka ***gi kpochi ya
Chim eh
Agamabu ihe chineke si nam gabu eh
Agamabu olaka madu akpugi kpochi ah
Agamabu ihe chineke sin am gabu oh
Agama bu olaka mmadu akpugi kpochi ya
Olaka madu apugi kpochi ya oh
Olaka ekwensu obugi kpochi ya eh
Okwakwaragwa *** kpochi eh
Ogumatu mmadu akpugi kpochi ya oh
Witches and wizards apugi kpochi ya oh
Native doctor apugi kpochi ya oh
Okechukwu nyerem madu agaya namu ya oh
Ihe chim nyerem mmadu agaya nam ya oh
Umu chukwu nyerem madu agaya nakpum ya oh
Ego chim nyerem onye ga naram ya
Elu chukwu bulirim onye ga ebutum oh
Odigo onye ga ebutum eh
Agama muta nw chim si na mga muta
Agama muta nwa oh
Agama ru oru chukw si nam ga ru eh
Olaka mmadu abugi kpochi ya oh
Chimu eh
Agamabu ihe chineke si nam gabu eh
Agamabu olaka madu akpugi kpochi ah
Agamabu ihe chineke si nam gabu oh
Agama bu olaka mmadu akpugi kpochi ya
Onye ga ekpochi ya oh
Agamabu ihe chineke si nam gabu eh
Agamabu olaka madu akpugi kpochi ah
(Instrumentals)
Agama eweta ihe nine chukwu si na mga nweta nuwa
Agama nwe olaka madu akpugi ikpochi ya oh
Jehovah me buli iwemu enu oh
Obu onye g’ebutum na uwa
Uzo chukwu n’eme onwegi onye ga mechi ya eh
Ihe *** melu oh chineke na goziwomu oh
Ngwanile ogwerem oh
Jehovah emuzuya eh
I no dey talk ** for you
Plan for peace and not of evil
To give you an expected **
Says the Lord
The Lord God of host
Jehovah n’eche remeji oma
Obugini kamne chebu onwemu oh
Ebe Jehovah mara mkpam mari *** mu oh
Agama bu ihe osi na mga bu oh
Chim oh
Agamabu ihe chineke si nam gabu eh
Agamabu olaka madu akpugi kpochi ah
Agamabu ihe chineke si nam gabu oh
Agama bu olaka mmadu akpugi kpochi ya
Agamabu ihe chineke si nam gabu eh
Agamabu olaka madu akpugi kpochi ah
Agamabu ihe chineke si nam gabu oh
Agama bu olaka mmadu akpugi kpochi ya