Loading...

Download
  • Genre:Gospel
  • Year of Release:2024

Lyrics

CHUKWU IHE ỊMEREM


Chukwu ihe Ị mere mdị mma aaỌkaakaa

Chukwu ihe Ị mere mdị mma a

ỌrụGị enwegi' mgbanya

Chukwu ihe Ị mere m dị mma, Eze Ebube daalu eh

Chukwu ihe Ị mere m dị mma, ỌrụGị enwegi'mgbanya (Jehovah Daalụ ooo! )

Chukwu ihe Ị mere m dị mma, (Ebube Damascus daalu ooo)

Chukwu ihe Ị mere m dị mma, ỌrụGị enweghi mgbaya


Chukwu ihe imere m dị mma(Iheimeredịmma)

Chi na-enye nwa eeh

Chukwu ihe Ị mere m dị mma

ỌrụGị enweghi mgbanya


Ebube ihe Ị mere dị mma, ihe Ị mere dị mma

Naara ekele

Chukwu ihe Ị mere m dị mma

Oba m Eze 1

Chukwu ihe Ị mere m dị mma, ỌrụGị enwegi' mgbanya


Ihe Ị mere dịmma Ọkaakaa naara ekele sina ala obi m ooo

Ịhe Ị mere m dị mma (Ọdị mma, Ọdị mma)

ỌrụGị enweghi mgbaya

Chukwu ihe Ị mere m dị mma, aka na arụnshị na aja, Chukwu ihe imere m di mma,

na ọrụGị enweghi mgbaya

Onye na-agwọọrịa , Aka na-egbo mkpa Jehovah muo (Chukwuihe Ị mere m di mma na ọrụ Gị enweghị mgbanya)

(Onye Eeze)

Ọkwa ebe ikpofu ahịhịa ka Ị si bulie ogbenye elu

Father! You raised a poor man from pit to palace, (Eze Eligwe ihe Ị mere m dị mma)

You blessed a poor man from zero to hero;

Onye ọlụ ebube eeh

Chukwu ihe Ị mere m dị mma, ọrụGị enweghi mgbanya

(Messiah!). Ihe I mere m dị mma, Ebube eligwe Chi m ooo

Ihe Ị mere m dị mma eeh

Onye okwu ya niile bụ eziokwu, ỌrụỊrụrụ n'ime ndụ m Chineke na eyi m oyi (Ihe NiileỊna-eme na Ọ dị ukwuu)

Aka m di n'elu, ikpere m nọ n'ala, isi m nọn'ala, Chineke

Onye ndozi, (naara ekele ooo) Chukwu iheỊ meredị mma, (nara ekeleooo) ọrụGị enweghi mgbanya


Obim na-ajaGị mma eeh

Chukwu ihe Ị meerem dị mma, Chi na-enye nwa eeh, Chukwu ihe Ị merm dị mma, ọrụ Gị enweghị mgbanya


Oji nwa eme ọgọọ

(Ihe I na-eme di mma eeh)

Onye gwọrọ mọrịa , Onye gwọrọ mọrịa ma gwọọ ihe kpatara ya, (I na-agwọọrịagwọ ihe kpatara ya) Chi na-achụajọmmụọ ma chụọ ihe kpatara ya, (Ọ dịghị chi dị ka Gị ooo)

Dịnwanyị isi mkpe, Nna ndị na-enwero Nna, Eze Ebube Onyeọlụ omimi

Chukwu ihe Ị mere m dị mma, ọrụ Gị enwegi' mgbanya


Omee mma, Omee na ụkọ

Ezee!

(Oji nwa eme ọjị )

Chukwu ihe Ị mere m dị mma, (Ebube Damascus ) Chi na-enye nwa eeh

Chukwu ihe Ị mere m di mma, ọrụ Gị enweghi mgbanya


Onye ỌlụEbere eeh

Onye Ndozi

Onye Nchekwa

Onye Amara

Chukwu ihe Ị mere m dị mma, Ọ ba m Eze 1

Chukwu ihe Ị mere m dị mma, ọrụGị enweghi mgbanya


Onye isi ezi na ụlọ, Onye isi ezi na ụlọ m aah

Chukwu ihe Ị merem dị mma, aka na-arụ nshi na aja

Chukwu ihe Ị merem dị mma, na ọrụGị enwegi' mgbanya

Ọgara ije n'elu mmiri eeh

+

      -   or   -

      -   or   -

      NG +234

          Please Select A Playlist

          Add New Playlist

          Share on

          Embed: Love & Light EP

          Custom Size :

          • Default
          • Desktop(300*600)
          • Mobile(300*250)

          Type :

          • HTML/HTML5 (WordPress Supported)
          Get Boomplay Premium
          for
          Payment Method
          Pay With
            Review and pay
            Order Date
            Payment Method
            Due Today
            Flutterwave
              Subscription Successful

              Congratulations! You have successfully activated Boomplay 1 Month Premium.

              Now you have access to all the features of Boomplay App.
              Payment Failed

              Please check your balance and then try again.

              You'll lose your subscription if we don't have a working payment method for your account, so please check your payment details.
              Need help? Contact Boomplay Subscription Support.
              Payment Processing...
              10 s

              Payment is being processed by . Please wait while the order is being comfirmed.

              Payment Processing
              Your order is processing, and it may take up to a few days for the service provider to handle your payment. Please kindly stay tuned and check your order status in ‘User Center’.
              About Order Status