Chukwu Dum Eje Lyrics
- Genre:Afrobeats
- Year of Release:1975
Lyrics
Chukwu Dum Eje - Chief Stephen Osita Osadebe
...
Oyia. so we r sayi, emm OK ?. Chukwu du m jee Chukwu dum nao Chukwu dum jeeoooo. Chukwu du m her Chukwu du na na Chukwu du m jeeooo. Onye eme na m x2 onye eme na muoooo onye melu m n onwe yia ka omelu na olisa di nu Ife Chi delu onye n uwa nuu yia ka oga na alu Ife chim m delu m n uwa yia ka m na aluuuuu nke Chi delu onye n uwa o weluzi nu yia bilioooo Chukwu du m jee na yia du m naa yia du m ejee inye m wulu wulu nye i wulu wulu ka Chi si kwu inye m wulu wulu nye i wulu wulu inye m wulu wuluuuu nwulu nwulu, nwulu nwulu nwulu uwuluooooo inye m wulu wulu nye i wulu wulu nye i wulu wuluooooo. Asi na ejee elu uno bu udo nke i nu udo ka m ji bia nuu udo ka m ga eji nalukwanu Diobu du anyi bia nuu Chukwu duazi anyi anaa nke onye dili yia. Chukwu du m jee na yia du m naa na yia du m jeeoooo Chukwu du m jee Chukwu du m na Chukwu du m jeooo onye emena m onye emena m onye emena muoooo ife chi delu onye n uwa nu yia ka oga na alu inye m wulu wulu nye i wulu wulu di ka Chi si kwuoo inye m wulu wulu nye i wulu wulu wuluwuluwulu inye m wulu wulu nye i wulu wulu inye m wulu wuluuuuu, onye eme na m onye eme na m onye eme na mooooo X 2 onye melu muo onwe yia ka omelu na Chukwu di fu inye m wulu wulu nye i wulu wulu ka Chi sili kwuooo, inye m wulu wulu X 9 Chukwu du m jee yia du m naooo yia du m jee X 2