Woman King Lyrics
- Genre:World Music/Folklore
- Year of Release:2023
Lyrics
Ebelebe
Chala Chala nwata di mma nekwa ya nu.
Ebube nwata nke ne Ebelebe.
Chala Chala nwata di mma nekwa ya nu
Akwuuuugo!!
nwa na mma .....
lele nu ya na o pu a ma.
Imakwa na nwaanyi na aka ibe ya(nwaanyi na aka ibe ya nwaanyi na aka ibe ya )
precious o.....ne (agbala nwaanyi le)
epitome in your beauty (o Ka o mee)
see how renown all they glory (o puta wa go)
this is not your regular woman
Ebelebe, Chala Chala nwata di mma nekwa ya nu
she is the king of queens
she's the queen of queens.(ugogbe eze nwaanyi ee!)
A queen and more...
gbana Risia , Kari sia Kari sia
Akwugo puta na ogbo, o ma- gba aka wa naa, Maka na egwu ya na ada ego.
Ego Oyibo (pounds and dollars)
Foreign Currencies.
you can look but can't touch
neke ne ka o si eje
ebube nwa juru eju, ijele nwaanyi a puta.
Ndi obere mmanwu a nakpu siee
Akwuuuugo !!!
Ebelebe
Chala Chala nwata di mma nekwa ya nu.
Ebube nwata nke ne Ebelebe.
Chala Chala nwata di mma nekwa ya nu