Onasom Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2023
Lyrics
It's my delight to worship at Your feet
To bow before Your throne
Creator of the earth
It's my delight to worship at Your feet
To bow before Your throne
Creator of the earth
Agama gwa kwa uwanile
Ihe Imere na ndum mo (ayah)
Agama gwa kwa uwanile
Ihe Imere na ndum mo
Agama gwa kwa uwanile
Ihe Imere na ndum mo
Maka n'Idi nmma
Ruler of the earth
M'na akpo Gi Eze Nna mo
Maka n'Idinmma
My Father and my King
Imeworom ihe Ijiri buru Chimo
Maka Idinmma
Strong and Merciful
Onasom ina enye Gi ekele
Ikporo Gi isi nala
Onye keruwa
Onasom na etiti na abali
Ina enye Gi ekele
Ikporo Gi isi Nala
Onye keruwa
(It's my delight)
It's my delight to worship at Your feet
( To bow before your throne..)
To bow before your throne
( Creator of the earth )
Creator of the earth
(Yes my delight is to worship you, my delight is to bow before you)
It's my delight to worship at your feet
( Speaking in tongues )
To bow before your throne, creator of the earth
(Agama gwa kwa uwanile)
Agama gwa kwa uwanile
Ihe emere na ndum mo
(You have taken my pain away)
Agama gwa kwa uwanile
Ihe emere na ndum mo
(Ihi mere na ndu mo )
Agama gwa kwa uwanile
Ihe emere na ndum mo
(Maka idinmma)
Maka n'di nmma
(Ruler of the earth)
Idinmma, Ruler of the earth
(Mna akpo gi eze nna mo
Maka n'Idinmma strong and merciful king )
Idinmma, My father and my king
(Imeworom ihen Ijiri buru Chimo ooo
Maka Idinmma, Strong and merciful ooo)
Idinmma, Strong and merciful
(Onasom o ooo)
Onasom Ina enye Gi ekele
Ikporo Gi isi nala
(Ayahh onye keruwa)
Onye keruwa
(Oji nkata kuru mmiri onasomi eh eh eh
Ebube Gi juru eligwe ju uwa, ebube Gi juru eligwe ju uwa nile )
Onasom Ina enye Gi ekele
Ikporo Gi isi nala
Onye keruwa
(Onasom na etiti n'agbali ina enye Gi ekele
Ikporo gi isi nala, ikporo gi isi Nala)
(Onasom Ina enye gi ekele
Ikporo gi isi nala
Onye keruwa
Onasomu Ina enye gi ekele ooo
Uuuuhhh onye keruwa)
Onasom Ina enye Gi ekele
Ikporo Gi isi nala
Onye keruwa
Onasom Ina enye Gi ekele
Ikporo Gi isi nala
Onye keruwa