IYAAAMAZI Lyrics
- Genre:Electronic
- Year of Release:2023
Lyrics
Ehee
Kam ngwa kwa gi
Onwebe ro ihe ifuru
Imakwa
O ihe Ohu
OTC call me thundaa shiiinel
Let's go
Gone are the days mgbe men ka di poor
Idiro akoo akuko ego
Si ebea puoo
Gone are the days mgbe nti adiro mana kitaa haa ncha buzi kwa akuko
Ichokwa ijuoo west of africa
Anyi jide mgbada nwanne agwoo ya ibaa
Mulukwa anya maka ntichaa
Amaka ka anyi welu ya by sankaliwa
Ngwaa nwoke
Nye be m ya
Nye be m ya
Ngwa nye be m ya
Asa nye be m ya
Nye be m ya
Nye be m ya
Nwanne chuta ego before imuutakwa Ejima
Nye be m ya
Nye be m ya
Asa nye be m ya
Ngwa nye be m ya
Nye be m ya
Nye be m ya
Ngwa chuta ego before Imuutakwa ejima
Iyaaamazi iyaaamazi
Iyaamazi asi m iyaaamazi
Nwanne iyaaamazi
Iyaaaamazi iyaaamazi iyaaamazi iyamazi nu eh
Iyaaamazi igaa ataa afufu
Asi m iyaaamazi nu iyaaamazi nu iyaaamazi iyaaamazi nwanne iyaaamazi
Eh imakwa nnwanne iyaaamazi
Iyaaaamazi eh
Iyaaaamazi imakwa nwelu ba ya
iga na afuu ife
Iyaaaamazi iga na afuu ife
Iyaaaamazi Iyaaaamazi
Ka icho igba oso..icho igba oso
When your mates dey ball…when your mates dey ball
O ka nsiba gi nto
Maka na otu nu adia asi ndo…otu adiro asi ndo
More money ka na acho if e no be
God kee ihe nga ako
Amaro kwam ka isi ako if you no get money
Na itooro ato… itoro ato
Nnwanne press your kappa
Maka money dey am
Ima kwa ebe ogaa esi ba
Ituo oru ituo sambisa
Nwanne press your kappa
Maka money dey am
Imarokwa ebe ogaa esi ba
Ituo oru tookwa sambisa
Eh maka
Nye be m ya nye m be ya
Ngwa nye be m ya
Asa nye be m ya
Nye be m ya nye be m ya
Nnwanne chuta ego before imuutakwa ejima
Nye be m ya nye m be ya
Ngwa nye be m ya
Asa nye be m ya
Nye be m ya nye be m ya
Nnwanne chuta ego before imuutakwa ejima
Iyaaaamazi Iyaaaamazi
Iyaaaamazi onwe be di ihe ifuru
Nnwanne Iyaaaamazi Iyaaaamazi
Iga na afuu ife
Iyaaaamazi Iyaaaamazi Iyaaaamazi
Iyaaaamazi nnwanne Iyaaaamazi nu
Iyaaaamazi Iyaaaamazi Iyaaaamazi nu