Ogwugwo nso Lyrics
- Genre:Others
- Year of Release:2023
Lyrics
OT Tested
Onye nwe anyi si n'anyi rio
N'anyi ga ariota
N'anyi kuo kpo kpo
N'oga eguye
N'anyi nwe ndidi
N'anyi eri azu ukpo
N'ife a bu nkwa Onye nwe anyi kweru anyi
N'oka osi adi
N'ogi nwa chi obubo
N'achoro ka nkwa Chim a bia na mmezu
N'ogi bu strong man
Kwechiri 5 aga aga
N'agba etiti
Na m bu Chineke FC
Angel Micheal bu attacker m
N'enwem ozi for ezinaulo gi
N'okwa ifu iba unu a
N'aga agwo ya agwo
Anyi ga agwo ya n'aha Jesus
Amen Amen
Anyi ga agwo ya n'afa Onye nwe anyi
Amen Amen
Anyi ga agwo ya n'afa Ndi nso
Amen Amen
Ogwugwo nso a n'oga eru ya
Amen Amen
anyi ga agwo ya in paranthesis
In emphasis
Dailysis from genesis
Histolysis
Electrolysis
Cholestasis
Hypothesis
Hemostasis
Muguolysis
N'anyi ga agwo ya agwo
But still anyi agwo ya
Anyi ga agwo ya agwo
Anyi ga agwo ya n'aha Jesus
Amen Amen
Anyi ga agwo ya n'afa Onye nwe anyi
Amen Amen
Anyi ga agwo ya n'afa ndi nso
Amen Amen
Ogwugwo nso a n'oga eru ya
Amen Amen
Oku ga agba fa
Onye n'ime unu si na mu ama nfu otu oru piacha
Aka ga eru fa
Umu agadi na agwo ofe afu iko obala fa anwucha
Nti ga echi fa
Ma mgba fa aka nti
Then fa awota na eluigwe kam si
Na nsi inyu na oya ka iga esi
Ifugo Onye apali na pitakwa
Ma icho aka ibanya bus ibeagwa
Nwaanyi na akwa akwa ina akwa akwa
Na okuko nyiri akwa na elu akwa ikwara akwa
Ma ime ife a banye Emeka ofor
Aga agwo gi rie gi ma ojobor
Ma inwa anya asuo gi Tsunami
With time itie ka Malawi
Anyi ga agwo ya in paranthesis
In emphasis
Dailysis from genesis
Histolysis
Electrolysis
Cholestasis
Hypothesis
Hemostasis
Muguolysis
N'anyi ga agwo ya agwo
But still anyi agwo ya
Anyi ga agwo ya agwo
Anyi ga agwo ya n'aha Jesus
Amen Amen
Anyi ga agwo ya n'afa Onye nwe anyi
Amen Amen
Anyi ga agwo ya n'afa ndi nso
Amen Amen
Ogwugwo nso a n'oga eru ya
Amen Amen
Anyi ga agwo ya n'aha Jesus
Amen Amen
Anyi ga agwo ya n'afa Onye nwe anyi
Amen Amen
Anyi ga agwo ya n'afa ndi nso
Amen Amen
Ogwugwo nso a n'oga eru ya
Amen Amen